Ilu 8:16
Proverbs 8:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site na m ka ndị eze ji achị bụ ndịisi niile na-achị nʼụwa.
Proverbs 8:16 in English
Proverbs 8:16 · Berean Standard Bible
By me princes rule, and all nobles who govern justly.*
Context
14Ndụmọdụ na ezi nghọta bụ nke m;
enwekwara m ọmụma ihe na ike. 15Site na m ka ndị eze ji achị,
ọ bụ m na-eme ka ndị na-achị achị mee iwu ziri ezi. 16Site na m ka ndị eze ji achị
bụ ndịisi niile na-achị nʼụwa. 17Ndị niile hụrụ m nʼanya ka m na-ahụ nʼanya.
Ndị niile na-achọ m aghakwaghị ịchọta m. 18Ana m ekenye ụba na nsọpụrụ,
na ikpe ziri ezi na ezi omume.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.