Native Bible

Proverbs 8:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyinye m na-enye dị mma karịa ọlaọcha, ọ karịkwara ọlaedo.

Proverbs 8:19 in English

Proverbs 8:19 · Berean Standard Bible

My fruit is better than gold, pure gold, and my harvest surpasses choice silver.

Context

17Ndị niile hụrụ m nʼanya ka m na-ahụ nʼanya. Ndị niile na-achọ m aghakwaghị ịchọta m. 18Ana m ekenye ụba na nsọpụrụ, na ikpe ziri ezi na ezi omume. 19Onyinye m na-enye dị mma karịa ọlaọcha, ọ karịkwara ọlaedo. 20Ana m aga ije nʼụzọ ezi omume, nʼokporoụzọ ikpe ziri ezi. 21Ndị niile hụrụ m nʼanya, na-eketa akụnụba. Ana m emejupụtakwa ụlọakụ ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.