Ilu 4:13
Proverbs 4:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mee ihe niile m gwara gị, echefukwala ha, nʼihi na ọ ga-eduba gị na ndụ zuruoke.
Proverbs 4:13 in English
Proverbs 4:13 · Berean Standard Bible
Hold on to instruction; do not let go. Guard it, for it is your life.
Context
11M ga-edu gị nʼụzọ nke amamihe,
duokwa gị nʼụzọ ziri ezi. 12Ọ bụrụ na i bie ụdị ndụ dị otu a, ihe agaghị akpọ gị nʼụkwụ nʼije gị,
ị gaghị asụkwa ngọngọ mgbe ị na-agba ọsọ. 13Mee ihe niile m gwara gị, echefukwala ha,
nʼihi na ọ ga-eduba gị na ndụ zuruoke. 14Emela dịka ndị na-emebi iwu.
Esokwala ụzọ ha. 15Zeere ha, ejekwala nʼụzọ ha;
chepu ihu gị nʼụzọ ahụ,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.