Native Bible

Proverbs 4:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Zeere ha, ejekwala nʼụzọ ha; chepu ihu gị nʼụzọ ahụ,

Proverbs 4:15 in English

Proverbs 4:15 · Berean Standard Bible

Avoid it; do not travel on it. Turn from it and pass on by.

Context

13Mee ihe niile m gwara gị, echefukwala ha, nʼihi na ọ ga-eduba gị na ndụ zuruoke. 14Emela dịka ndị na-emebi iwu. Esokwala ụzọ ha. 15Zeere ha, ejekwala nʼụzọ ha; chepu ihu gị nʼụzọ ahụ, 16nʼihi na ndị na-emebi iwu adịghị arahụ ụra tutu ha emee arụ nke ụbọchị ahụ. Ha anaghị ezu ike tutu ha emee ka otu onye maa nʼọnya. 17Ha na-eri ihe oriri nke mmebi iwu, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ nke ọgbaaghara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.