Native Bible

Proverbs 4:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nʼihi na ndị na-emebi iwu adịghị arahụ ụra tutu ha emee arụ nke ụbọchị ahụ. Ha anaghị ezu ike tutu ha emee ka otu onye maa nʼọnya.

Proverbs 4:16 in English

Proverbs 4:16 · Berean Standard Bible

For they cannot sleep unless they do evil; they are deprived of slumber until they make someone fall.

Context

14Emela dịka ndị na-emebi iwu. Esokwala ụzọ ha. 15Zeere ha, ejekwala nʼụzọ ha; chepu ihu gị nʼụzọ ahụ, 16nʼihi na ndị na-emebi iwu adịghị arahụ ụra tutu ha emee arụ nke ụbọchị ahụ. Ha anaghị ezu ike tutu ha emee ka otu onye maa nʼọnya. 17Ha na-eri ihe oriri nke mmebi iwu, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ nke ọgbaaghara. 18Ma ụzọ ndị ezi omume dị ka anyanwụ na-awa nʼisi ụtụtụ, nke na-enwuwakwa dịka ìhè nʼetiti ehihie ụbọchị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.