Ilu 4:17
Proverbs 4:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha na-eri ihe oriri nke mmebi iwu, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ nke ọgbaaghara.
Proverbs 4:17 in English
Proverbs 4:17 · Berean Standard Bible
For they eat the bread of wickedness and drink the wine of violence.
Context
15Zeere ha, ejekwala nʼụzọ ha;
chepu ihu gị nʼụzọ ahụ, 16nʼihi na ndị na-emebi iwu adịghị arahụ ụra tutu ha emee arụ nke ụbọchị ahụ.
Ha anaghị ezu ike tutu ha emee ka otu onye maa nʼọnya. 17Ha na-eri ihe oriri nke mmebi iwu,
na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ nke ọgbaaghara. 18Ma ụzọ ndị ezi omume dị ka anyanwụ na-awa nʼisi ụtụtụ,
nke na-enwuwakwa dịka ìhè nʼetiti ehihie ụbọchị. 19Ma ụzọ onye na-emebi iwu dị ka itiri nke ọchịchịrị,
ha anaghị ama ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.