Native Bible

Proverbs 4:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ụzọ onye na-emebi iwu dị ka itiri nke ọchịchịrị, ha anaghị ama ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ.

Proverbs 4:19 in English

Proverbs 4:19 · Berean Standard Bible

But the way of the wicked is like the darkest gloom; they do not know what makes them stumble.

Context

17Ha na-eri ihe oriri nke mmebi iwu, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ nke ọgbaaghara. 18Ma ụzọ ndị ezi omume dị ka anyanwụ na-awa nʼisi ụtụtụ, nke na-enwuwakwa dịka ìhè nʼetiti ehihie ụbọchị. 19Ma ụzọ onye na-emebi iwu dị ka itiri nke ọchịchịrị, ha anaghị ama ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ. 20Gee ntị nwa m, nʼihe m na-ekwu. Gee ntị nke ọma. 21Doo ihe ndị a nʼuche gị mgbe niile; ka ha bamiekwa nʼime obi gị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.