Ilu 4:20
Proverbs 4:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gee ntị nwa m, nʼihe m na-ekwu. Gee ntị nke ọma.
Proverbs 4:20 in English
Proverbs 4:20 · Berean Standard Bible
My son, pay attention to my words; incline your ear to my sayings.
Context
18Ma ụzọ ndị ezi omume dị ka anyanwụ na-awa nʼisi ụtụtụ,
nke na-enwuwakwa dịka ìhè nʼetiti ehihie ụbọchị. 19Ma ụzọ onye na-emebi iwu dị ka itiri nke ọchịchịrị,
ha anaghị ama ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ. 20Gee ntị nwa m, nʼihe m na-ekwu.
Gee ntị nke ọma. 21Doo ihe ndị a nʼuche gị mgbe niile;
ka ha bamiekwa nʼime obi gị, 22nʼihi na ha bụ ndụ nye ndị chọtara ha,
bụrụkwa ahụ ike nye mmadụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.