Native Bible

Proverbs 4:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nʼihi na ha bụ ndụ nye ndị chọtara ha, bụrụkwa ahụ ike nye mmadụ.

Proverbs 4:22 in English

Proverbs 4:22 · Berean Standard Bible

For they are life to those who find them, and health to the whole body.

Context

20Gee ntị nwa m, nʼihe m na-ekwu. Gee ntị nke ọma. 21Doo ihe ndị a nʼuche gị mgbe niile; ka ha bamiekwa nʼime obi gị, 22nʼihi na ha bụ ndụ nye ndị chọtara ha, bụrụkwa ahụ ike nye mmadụ. 23Nke ka nke, lezie echiche uche gị niile anya, nʼihi na ha na-emetụta ndụ gị niile. 24Ka ụgha ọbụla ghara isi gị nʼọnụ pụta; kpọọ ịgha ụgha niile na okwu rụrụ arụ niile asị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.