Native Bible

Proverbs 4:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Doo ihe ndị a nʼuche gị mgbe niile; ka ha bamiekwa nʼime obi gị,

Proverbs 4:21 in English

Proverbs 4:21 · Berean Standard Bible

Do not lose sight of them; keep them within your heart.

Context

19Ma ụzọ onye na-emebi iwu dị ka itiri nke ọchịchịrị, ha anaghị ama ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ. 20Gee ntị nwa m, nʼihe m na-ekwu. Gee ntị nke ọma. 21Doo ihe ndị a nʼuche gị mgbe niile; ka ha bamiekwa nʼime obi gị, 22nʼihi na ha bụ ndụ nye ndị chọtara ha, bụrụkwa ahụ ike nye mmadụ. 23Nke ka nke, lezie echiche uche gị niile anya, nʼihi na ha na-emetụta ndụ gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.