Native Bible

Proverbs 30:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ewi nkume* bụ ndị na-adịghị ike, ma ha na-echebe onwe ha site nʼibi nʼọgba nkume.

Proverbs 30:26 in English

Proverbs 30:26 · Berean Standard Bible

the rock badgers * are creatures of little power, yet they make their homes in the rocks;

Context

24“Ihe anọ dị nke dị nta nʼelu ụwa, ma ha maa ihe nke ukwuu. 25Ndanda bụ ndị na-enweghị ume, ma ha na-akpakọta nri ha, dozie nke ha ga-eri nʼoge oyi. 26Ewi nkume* bụ ndị na-adịghị ike, ma ha na-echebe onwe ha site nʼibi nʼọgba nkume. 27Igurube enweghị eze, ma ha na-aga nʼigwe nʼahịrị nʼahịrị. 28Ngwere dị mfe iji aka jide ya, ma ị ga-achọta ha ọ bụladị nʼụlọ ndị eze.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.