Native Bible

Proverbs 30:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Igurube enweghị eze, ma ha na-aga nʼigwe nʼahịrị nʼahịrị.

Proverbs 30:27 in English

Proverbs 30:27 · Berean Standard Bible

the locusts have no king, yet they all advance in formation;

Context

25Ndanda bụ ndị na-enweghị ume, ma ha na-akpakọta nri ha, dozie nke ha ga-eri nʼoge oyi. 26Ewi nkume* bụ ndị na-adịghị ike, ma ha na-echebe onwe ha site nʼibi nʼọgba nkume. 27Igurube enweghị eze, ma ha na-aga nʼigwe nʼahịrị nʼahịrị. 28Ngwere dị mfe iji aka jide ya, ma ị ga-achọta ha ọ bụladị nʼụlọ ndị eze. 29“Ha dị ihe atọ na-ejegharị nʼụwa nʼọnọdụ ịdị oke ebube, mbaa, ha dị anọ:

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.