Ilu 30:29
Proverbs 30:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ha dị ihe atọ na-ejegharị nʼụwa nʼọnọdụ ịdị oke ebube, mbaa, ha dị anọ:
Proverbs 30:29 in English
Proverbs 30:29 · Berean Standard Bible
There are three things that are stately in their stride, and four that are impressive in their walk:
Context
27Igurube enweghị eze,
ma ha na-aga nʼigwe nʼahịrị nʼahịrị. 28Ngwere dị mfe iji aka jide ya,
ma ị ga-achọta ha ọ bụladị nʼụlọ ndị eze. 29“Ha dị ihe atọ na-ejegharị nʼụwa nʼọnọdụ ịdị oke ebube,
mbaa, ha dị anọ: 30Ọdụm, eze ụmụ anụmanụ. Ọ naghị atụ onye ọbụla egwu, 31na oke ọkụkọ na-ejegharị ejegharị,
na mkpi,
na eze ndị agha ya gbara gburugburu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.