Native Bible

Proverbs 30:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndanda bụ ndị na-enweghị ume, ma ha na-akpakọta nri ha, dozie nke ha ga-eri nʼoge oyi.

Proverbs 30:25 in English

Proverbs 30:25 · Berean Standard Bible

The ants are creatures of little strength, yet they store up their food in the summer;

Context

23nwanyị obi ilu mesịrị lụta dị, na odibo nwanyị ghọrọ nwunye nna ya ukwu. 24“Ihe anọ dị nke dị nta nʼelu ụwa, ma ha maa ihe nke ukwuu. 25Ndanda bụ ndị na-enweghị ume, ma ha na-akpakọta nri ha, dozie nke ha ga-eri nʼoge oyi. 26Ewi nkume* bụ ndị na-adịghị ike, ma ha na-echebe onwe ha site nʼibi nʼọgba nkume. 27Igurube enweghị eze, ma ha na-aga nʼigwe nʼahịrị nʼahịrị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.