Native Bible

Proverbs 30:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nwanyị obi ilu mesịrị lụta dị, na odibo nwanyị ghọrọ nwunye nna ya ukwu.

Proverbs 30:23 in English

Proverbs 30:23 · Berean Standard Bible

an unloved woman who marries, and a maidservant who supplants her mistress.

Context

21“Ọ dị ihe atọ na-eme ka ụwa maa jijiji, nʼokpuru ihe anọ nke ọ na-apụghị ịnagide, 22Ohu ghọrọ eze, onye nzuzu ihe na-agara nke ọma, 23nwanyị obi ilu mesịrị lụta dị, na odibo nwanyị ghọrọ nwunye nna ya ukwu. 24“Ihe anọ dị nke dị nta nʼelu ụwa, ma ha maa ihe nke ukwuu. 25Ndanda bụ ndị na-enweghị ume, ma ha na-akpakọta nri ha, dozie nke ha ga-eri nʼoge oyi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.