Ilu 30:22
Proverbs 30:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ohu ghọrọ eze, onye nzuzu ihe na-agara nke ọma,
Proverbs 30:22 in English
Proverbs 30:22 · Berean Standard Bible
a servant who becomes king, a fool who is filled with food,
Context
20“Nke bụ ụzọ nwanyị na-akwa iko,
Ọ na-eri ma hichaa ọnụ ya,
na-asị, ‘E meghị m ajọ ihe ọbụla.’ 21“Ọ dị ihe atọ na-eme ka ụwa maa jijiji,
nʼokpuru ihe anọ nke ọ na-apụghị ịnagide, 22Ohu ghọrọ eze,
onye nzuzu ihe na-agara nke ọma, 23nwanyị obi ilu mesịrị lụta dị,
na odibo nwanyị ghọrọ nwunye nna ya ukwu. 24“Ihe anọ dị nke dị nta nʼelu ụwa,
ma ha maa ihe nke ukwuu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.