Ilu 30:24
Proverbs 30:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ihe anọ dị nke dị nta nʼelu ụwa, ma ha maa ihe nke ukwuu.
Proverbs 30:24 in English
Proverbs 30:24 · Berean Standard Bible
Four things on earth are small, yet they are exceedingly wise:
Context
22Ohu ghọrọ eze,
onye nzuzu ihe na-agara nke ọma, 23nwanyị obi ilu mesịrị lụta dị,
na odibo nwanyị ghọrọ nwunye nna ya ukwu. 24“Ihe anọ dị nke dị nta nʼelu ụwa,
ma ha maa ihe nke ukwuu. 25Ndanda bụ ndị na-enweghị ume,
ma ha na-akpakọta nri ha, dozie nke ha ga-eri nʼoge oyi. 26Ewi nkume* bụ ndị na-adịghị ike,
ma ha na-echebe onwe ha site nʼibi nʼọgba nkume.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.