Native Bible

Proverbs 23:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwa m, nye m obi gị ka ụzọ m niile nyekwa anya gị ọṅụ.

Proverbs 23:26 in English

Proverbs 23:26 · Berean Standard Bible

My son, give me your heart, and let your eyes delight in my ways.

Context

24Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ. Ọ bụkwa ihe oke ọṅụ inweta nwa maara ihe. 25Ka nne na nna gị nwee obi ụtọ. Ka onye mụrụ gị ṅụrịa. 26Nwa m, nye m obi gị ka ụzọ m niile nyekwa anya gị ọṅụ. 27Nʼihi na onye akwụna bụ olulu miri emi, nwanyị nwe di na-akwa iko bụ olulu mmiri dị warawara. 28Dịka onye ohi ka ọ na-echere na-emekwa ka ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi baa ụba nʼetiti ụmụ nwoke.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.