Ilu 23:28
Proverbs 23:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dịka onye ohi ka ọ na-echere na-emekwa ka ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi baa ụba nʼetiti ụmụ nwoke.
Proverbs 23:28 in English
Proverbs 23:28 · Berean Standard Bible
Like a robber she lies in wait and multiplies the faithless among men.
Context
26Nwa m, nye m obi gị
ka ụzọ m niile nyekwa anya gị ọṅụ. 27Nʼihi na onye akwụna bụ olulu miri emi,
nwanyị nwe di na-akwa iko bụ olulu mmiri dị warawara. 28Dịka onye ohi ka ọ na-echere
na-emekwa ka ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi baa ụba nʼetiti ụmụ nwoke. 29Onye ka obi ya jupụtara nʼahụhụ? Onye nọ na iru ụjụ?
Olee onye nwere esemokwu? Onye nwere ọtụtụ ihe mkpesa?
Onye nwere mmerụ ahụ nke na-abaghị uru? Onye nwere anya nke na-acha ọbara ọbara? 30Ọ bụ ndị na-anọ ogologo oge na-aṅụ mmanya,
onye na-aga ịchọpụta mmanya agwara agwa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.