Native Bible

Proverbs 23:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka nne na nna gị nwee obi ụtọ. Ka onye mụrụ gị ṅụrịa.

Proverbs 23:25 in English

Proverbs 23:25 · Berean Standard Bible

May your father and mother be glad, and may she who gave you birth rejoice!

Context

23Zụta eziokwu, erekwala ya, zụtakwa amamihe, ntụziaka, na nghọta. 24Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ. Ọ bụkwa ihe oke ọṅụ inweta nwa maara ihe. 25Ka nne na nna gị nwee obi ụtọ. Ka onye mụrụ gị ṅụrịa. 26Nwa m, nye m obi gị ka ụzọ m niile nyekwa anya gị ọṅụ. 27Nʼihi na onye akwụna bụ olulu miri emi, nwanyị nwe di na-akwa iko bụ olulu mmiri dị warawara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.