Native Bible

Proverbs 23:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ. Ọ bụkwa ihe oke ọṅụ inweta nwa maara ihe.

Proverbs 23:24 in English

Proverbs 23:24 · Berean Standard Bible

The father of a righteous man will greatly rejoice, and he who fathers a wise son will delight in him.

Context

22Ṅaa ntị nʼịdọ aka na ntị nna gị, akpọkwala ịdọ aka na ntị nne gị bụ agadi nwanyị asị. 23Zụta eziokwu, erekwala ya, zụtakwa amamihe, ntụziaka, na nghọta. 24Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ. Ọ bụkwa ihe oke ọṅụ inweta nwa maara ihe. 25Ka nne na nna gị nwee obi ụtọ. Ka onye mụrụ gị ṅụrịa. 26Nwa m, nye m obi gị ka ụzọ m niile nyekwa anya gị ọṅụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.