Ilu 23:22
Proverbs 23:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ṅaa ntị nʼịdọ aka na ntị nna gị, akpọkwala ịdọ aka na ntị nne gị bụ agadi nwanyị asị.
Proverbs 23:22 in English
Proverbs 23:22 · Berean Standard Bible
Listen to your father who gave you life, and do not despise your mother when she is old.
Context
20Anọla nʼetiti ndị na-aṅụbiga mmanya oke,
na ndị iri oke oriri na-atọ ụtọ, 21nʼihi na ihe niile ga-akọ ha.
Ọ bụkwa nkịrịnka akwa ka onye oke ụra na-eyi nʼahụ. 22Ṅaa ntị nʼịdọ aka na ntị nna gị,
akpọkwala ịdọ aka na ntị nne gị bụ agadi nwanyị asị. 23Zụta eziokwu, erekwala ya,
zụtakwa amamihe, ntụziaka, na nghọta. 24Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ.
Ọ bụkwa ihe oke ọṅụ inweta nwa maara ihe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.