Ilu 23:20
Proverbs 23:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anọla nʼetiti ndị na-aṅụbiga mmanya oke, na ndị iri oke oriri na-atọ ụtọ,
Proverbs 23:20 in English
Proverbs 23:20 · Berean Standard Bible
Do not join those who drink too much wine or gorge themselves on meat.
Context
18nʼihi na i nwere ọtụtụ ihe ọma nʼihu gị.
Olileanya dị ukwuu dịrị gị. 19Nwa m, nwee uche,
gbasookwa ụzọ Chineke. 20Anọla nʼetiti ndị na-aṅụbiga mmanya oke,
na ndị iri oke oriri na-atọ ụtọ, 21nʼihi na ihe niile ga-akọ ha.
Ọ bụkwa nkịrịnka akwa ka onye oke ụra na-eyi nʼahụ. 22Ṅaa ntị nʼịdọ aka na ntị nna gị,
akpọkwala ịdọ aka na ntị nne gị bụ agadi nwanyị asị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.