Native Bible

Proverbs 23:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nʼihi na ihe niile ga-akọ ha. Ọ bụkwa nkịrịnka akwa ka onye oke ụra na-eyi nʼahụ.

Proverbs 23:21 in English

Proverbs 23:21 · Berean Standard Bible

For the drunkard and the glutton will come to poverty, and drowsiness will clothe them in rags.

Context

19Nwa m, nwee uche, gbasookwa ụzọ Chineke. 20Anọla nʼetiti ndị na-aṅụbiga mmanya oke, na ndị iri oke oriri na-atọ ụtọ, 21nʼihi na ihe niile ga-akọ ha. Ọ bụkwa nkịrịnka akwa ka onye oke ụra na-eyi nʼahụ. 22Ṅaa ntị nʼịdọ aka na ntị nna gị, akpọkwala ịdọ aka na ntị nne gị bụ agadi nwanyị asị. 23Zụta eziokwu, erekwala ya, zụtakwa amamihe, ntụziaka, na nghọta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.