Ilu 23:19
Proverbs 23:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwa m, nwee uche, gbasookwa ụzọ Chineke.
Proverbs 23:19 in English
Proverbs 23:19 · Berean Standard Bible
Listen, my son, and be wise, and guide your heart on the right course.
Context
17Ekwela ka obi gị kwosa ndị mmehie ekworo,
kama nọgide nʼịnụ ọkụ nʼobi nʼịtụ egwu Onyenwe anyị mgbe niile, 18nʼihi na i nwere ọtụtụ ihe ọma nʼihu gị.
Olileanya dị ukwuu dịrị gị. 19Nwa m, nwee uche,
gbasookwa ụzọ Chineke. 20Anọla nʼetiti ndị na-aṅụbiga mmanya oke,
na ndị iri oke oriri na-atọ ụtọ, 21nʼihi na ihe niile ga-akọ ha.
Ọ bụkwa nkịrịnka akwa ka onye oke ụra na-eyi nʼahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.