Ilu 23:17
Proverbs 23:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ekwela ka obi gị kwosa ndị mmehie ekworo, kama nọgide nʼịnụ ọkụ nʼobi nʼịtụ egwu Onyenwe anyị mgbe niile,
Proverbs 23:17 in English
Proverbs 23:17 · Berean Standard Bible
Do not let your heart envy sinners, but always continue in the fear of the LORD.
Context
15Nwa m, aga m aṅụrị ọṅụ nke ukwuu
ma ọ bụrụ na ị ghọọ onye maara ihe. 16Mkpụrụobi m ga-aṅụrị ọṅụ
mgbe egbugbere ọnụ gị abụọ kwuru ihe ziri ezi. 17Ekwela ka obi gị kwosa ndị mmehie ekworo,
kama nọgide nʼịnụ ọkụ nʼobi nʼịtụ egwu Onyenwe anyị mgbe niile, 18nʼihi na i nwere ọtụtụ ihe ọma nʼihu gị.
Olileanya dị ukwuu dịrị gị. 19Nwa m, nwee uche,
gbasookwa ụzọ Chineke.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.