Native Bible

Proverbs 23:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mkpụrụobi m ga-aṅụrị ọṅụ mgbe egbugbere ọnụ gị abụọ kwuru ihe ziri ezi.

Proverbs 23:16 in English

Proverbs 23:16 · Berean Standard Bible

My inmost being * will rejoice when your lips speak what is right.

Context

14Jiri mkpara tie ya ihe ma zọpụta ndụ ya site nʼọnwụ. 15Nwa m, aga m aṅụrị ọṅụ nke ukwuu ma ọ bụrụ na ị ghọọ onye maara ihe. 16Mkpụrụobi m ga-aṅụrị ọṅụ mgbe egbugbere ọnụ gị abụọ kwuru ihe ziri ezi. 17Ekwela ka obi gị kwosa ndị mmehie ekworo, kama nọgide nʼịnụ ọkụ nʼobi nʼịtụ egwu Onyenwe anyị mgbe niile, 18nʼihi na i nwere ọtụtụ ihe ọma nʼihu gị. Olileanya dị ukwuu dịrị gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.