Native Bible

Proverbs 23:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jiri mkpara tie ya ihe ma zọpụta ndụ ya site nʼọnwụ.

Proverbs 23:14 in English

Proverbs 23:14 · Berean Standard Bible

Strike him with a rod, and you will deliver his soul from Sheol.

Context

12Tinye uche gị nʼịdọ aka na ntị; gekwaa ntị nụrụ okwu ihe ọmụma niile. 13Ahapụla ịdọ ụmụ gị aka na ntị. Ha agaghị anwụ nʼihi na ị tiri ha ihe. 14Jiri mkpara tie ya ihe ma zọpụta ndụ ya site nʼọnwụ. 15Nwa m, aga m aṅụrị ọṅụ nke ukwuu ma ọ bụrụ na ị ghọọ onye maara ihe. 16Mkpụrụobi m ga-aṅụrị ọṅụ mgbe egbugbere ọnụ gị abụọ kwuru ihe ziri ezi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.