Native Bible

Proverbs 23:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwa m, aga m aṅụrị ọṅụ nke ukwuu ma ọ bụrụ na ị ghọọ onye maara ihe.

Proverbs 23:15 in English

Proverbs 23:15 · Berean Standard Bible

My son, if your heart is wise, my own heart will indeed rejoice.

Context

13Ahapụla ịdọ ụmụ gị aka na ntị. Ha agaghị anwụ nʼihi na ị tiri ha ihe. 14Jiri mkpara tie ya ihe ma zọpụta ndụ ya site nʼọnwụ. 15Nwa m, aga m aṅụrị ọṅụ nke ukwuu ma ọ bụrụ na ị ghọọ onye maara ihe. 16Mkpụrụobi m ga-aṅụrị ọṅụ mgbe egbugbere ọnụ gị abụọ kwuru ihe ziri ezi. 17Ekwela ka obi gị kwosa ndị mmehie ekworo, kama nọgide nʼịnụ ọkụ nʼobi nʼịtụ egwu Onyenwe anyị mgbe niile,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.