Ilu 23:13
Proverbs 23:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ahapụla ịdọ ụmụ gị aka na ntị. Ha agaghị anwụ nʼihi na ị tiri ha ihe.
Proverbs 23:13 in English
Proverbs 23:13 · Berean Standard Bible
Do not withhold discipline from a child; although you strike him with a rod, he will not die.
Context
11nʼihi na onye mgbapụta ha dị ike;
ya onwe ya ga-ekwuchitere ha ọnụ ha. 12Tinye uche gị nʼịdọ aka na ntị;
gekwaa ntị nụrụ okwu ihe ọmụma niile. 13Ahapụla ịdọ ụmụ gị aka na ntị.
Ha agaghị anwụ nʼihi na ị tiri ha ihe. 14Jiri mkpara tie ya ihe
ma zọpụta ndụ ya site nʼọnwụ. 15Nwa m, aga m aṅụrị ọṅụ nke ukwuu
ma ọ bụrụ na ị ghọọ onye maara ihe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.