Native Bible

Numbers 10:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, e wedara ụlọ nzute ahụ. Ụmụ Geshọn na Merari buru ya, bilikwaa ije ha.

Numbers 10:17 in English

Numbers 10:17 · Berean Standard Bible

Then the tabernacle was taken down, and the Gershonites and the Merarites set out, transporting it.

Context

15Netanel nwa Zua bụ onyendu usuu ebo Isaka. 16Eliab nwa Helọn bụ onyendu usuu ebo Zebụlọn 17Mgbe ahụ, e wedara ụlọ nzute ahụ. Ụmụ Geshọn na Merari buru ya, bilikwaa ije ha. 18Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ruben biliri ije, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elizọ nwa Shedeua bụ onyendu ha. 19Shelumiel nwa Zurishadai bụ onyendu usuu ebo Simiọn.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.