Ọnụọgụgụ 10:19
Numbers 10:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Shelumiel nwa Zurishadai bụ onyendu usuu ebo Simiọn.
Numbers 10:19 in English
Numbers 10:19 · Berean Standard Bible
Shelumiel son of Zurishaddai was over the division of the tribe of Simeon,
Context
17Mgbe ahụ, e wedara ụlọ nzute ahụ. Ụmụ Geshọn na Merari buru ya, bilikwaa ije ha. 18Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ruben biliri ije, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elizọ nwa Shedeua bụ onyendu ha. 19Shelumiel nwa Zurishadai bụ onyendu usuu ebo Simiọn. 20Eliasaf nwa Deuel bụ onyendu usuu ebo Gad. 21Mgbe ahụ, ụmụ Kohat ndị bu ihe nsọ ndị ahụ niile, biliri ije ha. Tutu ha erute, e guzobere ụlọ nzute ahụ nʼebe o kwesiri ịdị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.