Native Bible

Numbers 10:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ruben biliri ije, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elizọ nwa Shedeua bụ onyendu ha.

Numbers 10:18 in English

Numbers 10:18 · Berean Standard Bible

Then the divisions of the camp of Reuben set out under their standard, with Elizur son of Shedeur in command.

Context

16Eliab nwa Helọn bụ onyendu usuu ebo Zebụlọn 17Mgbe ahụ, e wedara ụlọ nzute ahụ. Ụmụ Geshọn na Merari buru ya, bilikwaa ije ha. 18Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ruben biliri ije, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elizọ nwa Shedeua bụ onyendu ha. 19Shelumiel nwa Zurishadai bụ onyendu usuu ebo Simiọn. 20Eliasaf nwa Deuel bụ onyendu usuu ebo Gad.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.