Native Bible

Numbers 10:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eliab nwa Helọn bụ onyendu usuu ebo Zebụlọn

Numbers 10:16 in English

Numbers 10:16 · Berean Standard Bible

and Eliab son of Helon was over the division of the tribe of Zebulun.

Context

14Usuu ọmụma ụlọ ikwu nke ebo Juda buru ụzọ bulie ije a, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Nashọn, nwa Aminadab, bụ onyendu ha. 15Netanel nwa Zua bụ onyendu usuu ebo Isaka. 16Eliab nwa Helọn bụ onyendu usuu ebo Zebụlọn 17Mgbe ahụ, e wedara ụlọ nzute ahụ. Ụmụ Geshọn na Merari buru ya, bilikwaa ije ha. 18Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ruben biliri ije, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elizọ nwa Shedeua bụ onyendu ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.