Ọnụọgụgụ 10:14
Numbers 10:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Usuu ọmụma ụlọ ikwu nke ebo Juda buru ụzọ bulie ije a, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Nashọn, nwa Aminadab, bụ onyendu ha.
Numbers 10:14 in English
Numbers 10:14 · Berean Standard Bible
First, the divisions of the camp of Judah set out under their standard, with Nahshon son of Amminadab in command.
Context
12Mgbe ahụ, ụmụ Izrel biliri ije site nʼọzara Saịnaị jegharịa site nʼotu ebe ruo nʼebe ọzọ tutu igwe ojii ahụ akwụsị nʼọzara Paran. 13Nke a bụ njem mbụ ha mere dịka Onyenwe anyị si nye Mosis iwu banyere ije ha. 14Usuu ọmụma ụlọ ikwu nke ebo Juda buru ụzọ bulie ije a, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Nashọn, nwa Aminadab, bụ onyendu ha. 15Netanel nwa Zua bụ onyendu usuu ebo Isaka. 16Eliab nwa Helọn bụ onyendu usuu ebo Zebụlọn
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.