Ọnụọgụgụ 10:15
Numbers 10:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Netanel nwa Zua bụ onyendu usuu ebo Isaka.
Numbers 10:15 in English
Numbers 10:15 · Berean Standard Bible
Nethanel son of Zuar was over the division of the tribe of Issachar,
Context
13Nke a bụ njem mbụ ha mere dịka Onyenwe anyị si nye Mosis iwu banyere ije ha. 14Usuu ọmụma ụlọ ikwu nke ebo Juda buru ụzọ bulie ije a, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Nashọn, nwa Aminadab, bụ onyendu ha. 15Netanel nwa Zua bụ onyendu usuu ebo Isaka. 16Eliab nwa Helọn bụ onyendu usuu ebo Zebụlọn 17Mgbe ahụ, e wedara ụlọ nzute ahụ. Ụmụ Geshọn na Merari buru ya, bilikwaa ije ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.