Native Bible

Numbers 10:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eliasaf nwa Deuel bụ onyendu usuu ebo Gad.

Numbers 10:20 in English

Numbers 10:20 · Berean Standard Bible

and Eliasaph son of Deuel was over the division of the tribe of Gad.

Context

18Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ruben biliri ije, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elizọ nwa Shedeua bụ onyendu ha. 19Shelumiel nwa Zurishadai bụ onyendu usuu ebo Simiọn. 20Eliasaf nwa Deuel bụ onyendu usuu ebo Gad. 21Mgbe ahụ, ụmụ Kohat ndị bu ihe nsọ ndị ahụ niile, biliri ije ha. Tutu ha erute, e guzobere ụlọ nzute ahụ nʼebe o kwesiri ịdị. 22Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ifrem biliri ije nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elishama nwa Amihud bụ onyendu ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.