Ọnụọgụgụ 10:22
Numbers 10:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ifrem biliri ije nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elishama nwa Amihud bụ onyendu ha.
Numbers 10:22 in English
Numbers 10:22 · Berean Standard Bible
Next, the divisions of the camp of Ephraim set out under their standard, with Elishama son of Ammihud in command.
Context
20Eliasaf nwa Deuel bụ onyendu usuu ebo Gad. 21Mgbe ahụ, ụmụ Kohat ndị bu ihe nsọ ndị ahụ niile, biliri ije ha. Tutu ha erute, e guzobere ụlọ nzute ahụ nʼebe o kwesiri ịdị. 22Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ifrem biliri ije nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elishama nwa Amihud bụ onyendu ha. 23Gamaliel nwa Pedazo bụ onyendu usuu ebo Manase. 24Abidan nwa Gidiọni bụ onyendu usuu ebo Benjamin.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.