Ọnụọgụgụ 10:23
Numbers 10:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gamaliel nwa Pedazo bụ onyendu usuu ebo Manase.
Numbers 10:23 in English
Numbers 10:23 · Berean Standard Bible
Gamaliel son of Pedahzur was over the division of the tribe of Manasseh,
Context
21Mgbe ahụ, ụmụ Kohat ndị bu ihe nsọ ndị ahụ niile, biliri ije ha. Tutu ha erute, e guzobere ụlọ nzute ahụ nʼebe o kwesiri ịdị. 22Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ifrem biliri ije nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elishama nwa Amihud bụ onyendu ha. 23Gamaliel nwa Pedazo bụ onyendu usuu ebo Manase. 24Abidan nwa Gidiọni bụ onyendu usuu ebo Benjamin. 25Na ngwụsị usoro ahụ, usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Dan biliri ije nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Onyendu ha bụ Ahieza nwa Amishadai.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.