Ọnụọgụgụ 10:21
Numbers 10:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, ụmụ Kohat ndị bu ihe nsọ ndị ahụ niile, biliri ije ha. Tutu ha erute, e guzobere ụlọ nzute ahụ nʼebe o kwesiri ịdị.
Numbers 10:21 in English
Numbers 10:21 · Berean Standard Bible
Then the Kohathites set out, transporting the holy objects; the tabernacle was to be set up before their arrival.
Context
19Shelumiel nwa Zurishadai bụ onyendu usuu ebo Simiọn. 20Eliasaf nwa Deuel bụ onyendu usuu ebo Gad. 21Mgbe ahụ, ụmụ Kohat ndị bu ihe nsọ ndị ahụ niile, biliri ije ha. Tutu ha erute, e guzobere ụlọ nzute ahụ nʼebe o kwesiri ịdị. 22Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ifrem biliri ije nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elishama nwa Amihud bụ onyendu ha. 23Gamaliel nwa Pedazo bụ onyendu usuu ebo Manase.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.