Native Bible

Leviticus 14:55 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na ọrịa na-efe efe dị nʼuwe maọbụ nʼụlọ,

Leviticus 14:55 in English

Leviticus 14:55 · Berean Standard Bible

for mildew in clothing or in a house,

Context

53Ọ ga-ahapụ nnụnụ ahụ dị ndụ ka o fepụ felaa nʼọhịa dị nʼazụ obodo. Nke a ga-abụ otu e si kpuchiere ụlọ ahụ mmehie ya. Ọ ga-adịkwa ọcha.” 54Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta, na ọkọ, 55na ọrịa na-efe efe dị nʼuwe maọbụ nʼụlọ, 56maọbụ etuto, maọbụ ntụpọ, maọbụ ọnya. 57Iwu ndị a ga-enye aka ịmata ihe rụrụ arụ maọbụ ihe na-adịghị ọcha. Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta na ọrịa na-efe efe. 14:37 Nke na-acha mmanụ nri mmanụ nri

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.