Levitikọs 14:54
Leviticus 14:54 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta, na ọkọ,
Leviticus 14:54 in English
Leviticus 14:54 · Berean Standard Bible
This is the law for any infectious skin disease, for a scaly outbreak,
Context
52Ọ bụ ọbara nnụnụ ahụ, na mmiri ahụ, na nnụnụ nke ọzọ ahụ dị ndụ, na osisi sida ahụ na hisọp ahụ, na ogho uhie ahụ ka ọ ga-eji mee ka ụlọ ahụ dị ọcha. 53Ọ ga-ahapụ nnụnụ ahụ dị ndụ ka o fepụ felaa nʼọhịa dị nʼazụ obodo. Nke a ga-abụ otu e si kpuchiere ụlọ ahụ mmehie ya. Ọ ga-adịkwa ọcha.” 54Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta, na ọkọ, 55na ọrịa na-efe efe dị nʼuwe maọbụ nʼụlọ, 56maọbụ etuto, maọbụ ntụpọ, maọbụ ọnya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.