Native Bible

Leviticus 14:56 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

maọbụ etuto, maọbụ ntụpọ, maọbụ ọnya.

Leviticus 14:56 in English

Leviticus 14:56 · Berean Standard Bible

and for a swelling, rash, or spot,

Context

54Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta, na ọkọ, 55na ọrịa na-efe efe dị nʼuwe maọbụ nʼụlọ, 56maọbụ etuto, maọbụ ntụpọ, maọbụ ọnya. 57Iwu ndị a ga-enye aka ịmata ihe rụrụ arụ maọbụ ihe na-adịghị ọcha. Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta na ọrịa na-efe efe. 14:37 Nke na-acha mmanụ nri mmanụ nri

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.