Native Bible

Leviticus 14:57 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iwu ndị a ga-enye aka ịmata ihe rụrụ arụ maọbụ ihe na-adịghị ọcha. Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta na ọrịa na-efe efe. 14:37 Nke na-acha mmanụ nri mmanụ nri

Leviticus 14:57 in English

Leviticus 14:57 · Berean Standard Bible

to determine when something is clean or unclean. This is the law regarding skin diseases and mildew.*”

Context

55na ọrịa na-efe efe dị nʼuwe maọbụ nʼụlọ, 56maọbụ etuto, maọbụ ntụpọ, maọbụ ọnya. 57Iwu ndị a ga-enye aka ịmata ihe rụrụ arụ maọbụ ihe na-adịghị ọcha. Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta na ọrịa na-efe efe. 14:37 Nke na-acha mmanụ nri mmanụ nri

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.