Abụ Akwa 3:61
Lamentations 3:61 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị, ị nụla nkọcha niile ha na-akọcha m na nzube niile ha na-ezube megide m.
Lamentations 3:61 in English
Lamentations 3:61 · Berean Standard Bible
O LORD, You have heard their insults, all their plots against me—
Context
59Onyenwe anyị, ị hụla ihe ọjọọ ha mere m.
Kpechitere m ọnụ m. 60Ị hụla ịbọ ọbọ ha niile
na nzube niile ha na-ezube megide m. 61Onyenwe anyị, ị nụla nkọcha niile ha na-akọcha m
na nzube niile ha na-ezube megide m. 62Ị na-anụ izu na ntamu nke ndị iro m
megide m ogologo ụbọchị niile. 63Lee ha! Ha na-akọcha m mgbe ha guzoro ọtọ, na-akọcha m mgbe ha nọdụrụ ala.
Ha ji abụ na-akọcha m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.