Abụ Akwa 3:62
Lamentations 3:62 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị na-anụ izu na ntamu nke ndị iro m megide m ogologo ụbọchị niile.
Lamentations 3:62 in English
Lamentations 3:62 · Berean Standard Bible
the slander and murmuring of my assailants against me all day long.
Context
60Ị hụla ịbọ ọbọ ha niile
na nzube niile ha na-ezube megide m. 61Onyenwe anyị, ị nụla nkọcha niile ha na-akọcha m
na nzube niile ha na-ezube megide m. 62Ị na-anụ izu na ntamu nke ndị iro m
megide m ogologo ụbọchị niile. 63Lee ha! Ha na-akọcha m mgbe ha guzoro ọtọ, na-akọcha m mgbe ha nọdụrụ ala.
Ha ji abụ na-akọcha m. 64Onyenwe anyị, biko, kwụghachi ha ihe ruuru ha,
nʼihi ihe niile aka ha rụpụtara.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.