Abụ Akwa 3:63
Lamentations 3:63 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lee ha! Ha na-akọcha m mgbe ha guzoro ọtọ, na-akọcha m mgbe ha nọdụrụ ala. Ha ji abụ na-akọcha m.
Lamentations 3:63 in English
Lamentations 3:63 · Berean Standard Bible
When they sit and when they rise, see how they mock me in song.
Context
61Onyenwe anyị, ị nụla nkọcha niile ha na-akọcha m
na nzube niile ha na-ezube megide m. 62Ị na-anụ izu na ntamu nke ndị iro m
megide m ogologo ụbọchị niile. 63Lee ha! Ha na-akọcha m mgbe ha guzoro ọtọ, na-akọcha m mgbe ha nọdụrụ ala.
Ha ji abụ na-akọcha m. 64Onyenwe anyị, biko, kwụghachi ha ihe ruuru ha,
nʼihi ihe niile aka ha rụpụtara. 65Jiri ihe mkpudo kpuchie obi ha.
Meekwa ka ịbụ ọnụ gị dịkwasị ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.