Abụ Akwa 3:65
Lamentations 3:65 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jiri ihe mkpudo kpuchie obi ha. Meekwa ka ịbụ ọnụ gị dịkwasị ha.
Lamentations 3:65 in English
Lamentations 3:65 · Berean Standard Bible
Put a veil of anguish over their hearts; may Your curse be upon them!
Context
63Lee ha! Ha na-akọcha m mgbe ha guzoro ọtọ, na-akọcha m mgbe ha nọdụrụ ala.
Ha ji abụ na-akọcha m. 64Onyenwe anyị, biko, kwụghachi ha ihe ruuru ha,
nʼihi ihe niile aka ha rụpụtara. 65Jiri ihe mkpudo kpuchie obi ha.
Meekwa ka ịbụ ọnụ gị dịkwasị ha. 66Site nʼiwe gị chụọ ha ọsọ. Laakwa ha nʼiyi nʼiwe gị,
ka ha ghara ịdịkwa nʼokpuru eluigwe nke Onyenwe anyị ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.