Native Bible

Lamentations 3:60 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị hụla ịbọ ọbọ ha niile na nzube niile ha na-ezube megide m.

Lamentations 3:60 in English

Lamentations 3:60 · Berean Standard Bible

You have seen all their malice, all their plots against me.

Context

58Gị onwe gị, Onyenwe anyị, kpechitere ọnụ m, gị gbapụtara ndụ m. 59Onyenwe anyị, ị hụla ihe ọjọọ ha mere m. Kpechitere m ọnụ m. 60Ị hụla ịbọ ọbọ ha niile na nzube niile ha na-ezube megide m. 61Onyenwe anyị, ị nụla nkọcha niile ha na-akọcha m na nzube niile ha na-ezube megide m. 62Ị na-anụ izu na ntamu nke ndị iro m megide m ogologo ụbọchị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.