Abụ Akwa 3:58
Lamentations 3:58 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gị onwe gị, Onyenwe anyị, kpechitere ọnụ m, gị gbapụtara ndụ m.
Lamentations 3:58 in English
Lamentations 3:58 · Berean Standard Bible
You defend my cause, O Lord; You redeem my life.
Context
56Ị nụrụ arịrịọ m rịọrọ gị, “Biko, emechila ntị gị.
Nụrụ arịrịọ inyeaka nke m na-arịọ gị.” 57Ị bịara nso mgbe m kpọkuru gị.
Ị sịrị, “Atụla egwu.” 58Gị onwe gị, Onyenwe anyị, kpechitere ọnụ m,
gị gbapụtara ndụ m. 59Onyenwe anyị, ị hụla ihe ọjọọ ha mere m.
Kpechitere m ọnụ m. 60Ị hụla ịbọ ọbọ ha niile
na nzube niile ha na-ezube megide m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.